Jọn 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ohi+ adịghị abịa ma ọ́ bụghị ka o zuo ohi, gbuokwa mmadụ, mebiekwa ihe.+ Abịara m ka ha nwee ndụ, ka ha nweekwa ya n’uju. Ndị Rom 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+
10 Onye ohi+ adịghị abịa ma ọ́ bụghị ka o zuo ohi, gbuokwa mmadụ, mebiekwa ihe.+ Abịara m ka ha nwee ndụ, ka ha nweekwa ya n’uju.
25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+