Abụ Ọma 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+ Abụ Ọma 79:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+ Ezikiel 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M wee mee ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’anya mba dị iche iche ha nọ,+ n’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha mara m mgbe m na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.+
7 Biko, echetala mmehie m mere n’oge m bụ nwata nakwa nnupụisi m.+Cheta m dị ka obiọma gị si dị,+N’ihi ịdị mma gị, Jehova.+
9 Nyere anyị aka, Chineke nke nzọpụta anyị,+N’ihi ebube nke aha gị;+Napụta anyị, kpuchiekwa mmehie anyị n’ihi aha gị.+
9 M wee mee ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’anya mba dị iche iche ha nọ,+ n’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha mara m mgbe m na-akpọpụta ha n’ala Ijipt.+