Ọpụpụ 33:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọ sịrị: “Mụ onwe m ga-eme ka ịdị mma m dum gabiga n’ihu gị,+ m ga-akpọsakwa aha Jehova n’ihu gị;+ onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara, onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+ Abụ Ọma 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gịnị ka m gaara eme ma a sị nnọọ na enweghị m okwukwe n’ịhụ ịdị mma Jehova n’ala ndị dị ndụ?+
19 Ma ọ sịrị: “Mụ onwe m ga-eme ka ịdị mma m dum gabiga n’ihu gị,+ m ga-akpọsakwa aha Jehova n’ihu gị;+ onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara, onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+