13 Ma Mozis gwara ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụkwanụ na mụ abịakwute ụmụ Izrel, m wee sị ha, ‘Chineke nna nna unu hà ezitewo m ka m bịakwute unu,’ ha ewee sị m, ‘Gịnị bụ aha ya?’+ Gịnị ka m ga-agwa ha?”
6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+