45 Devid wee gwa onye Filistia ahụ, sị: “I ji mma agha na ube na árọ̀+ na-abịa izute m, ma m ji aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke nke ndị agha Izrel, onye ị maworo aka,+ na-abịa izute gị.
9 Ma ìgwè mmadụ ahụ, ma ndị na-aga ya n’ihu ma ndị na-eso ya n’azụ, nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!+ Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova bụ!+ Zọpụta ya, biko, n’ebe kasị elu!”+