Matiu 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe Jizọs si ebe ahụ na-agafe, ndị ìsì abụọ+ sooro ya, na-eti mkpu, sị: “Meere anyị ebere,+ Nwa Devid.” Matiu 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere+ nakwa ụmụ okoro ndị na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!”+ iwe were ha,
27 Mgbe Jizọs si ebe ahụ na-agafe, ndị ìsì abụọ+ sooro ya, na-eti mkpu, sị: “Meere anyị ebere,+ Nwa Devid.”
15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere+ nakwa ụmụ okoro ndị na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị: “Biko, zọpụta+ Nwa Devid!”+ iwe were ha,