Mak 11:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ nụkwara ya, ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi gbuo ya;+ n’ihi na ha na-atụ ya egwu, n’ihi na otú o si ezi ihe nọ na-eju ìgwè mmadụ ahụ dum anya.+
18 Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ nụkwara ya, ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi gbuo ya;+ n’ihi na ha na-atụ ya egwu, n’ihi na otú o si ezi ihe nọ na-eju ìgwè mmadụ ahụ dum anya.+