Matiu 21:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ma, ọ bụ ezie na ha na-achọ ijide ya, ha tụrụ ìgwè mmadụ egwu, n’ihi na ndị a weere ya na ọ bụ onye amụma.+ Luk 19:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 ma ha achọtaghị ihe ha ga-eme ya, n’ihi na ìgwè mmadụ ahụ niile nọgidere na-esogharị ya ka ha nụrụ okwu ya.+
46 Ma, ọ bụ ezie na ha na-achọ ijide ya, ha tụrụ ìgwè mmadụ egwu, n’ihi na ndị a weere ya na ọ bụ onye amụma.+
48 ma ha achọtaghị ihe ha ga-eme ya, n’ihi na ìgwè mmadụ ahụ niile nọgidere na-esogharị ya ka ha nụrụ okwu ya.+