Matiu 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ìgwè mmadụ ahụ nọ na-akọ, sị, “Onye a bụ Jizọs onye amụma,+ onye Nazaret nke Galili!” Mak 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi jide ya, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha matara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ. Ha wee hapụ ya pụọ.+ Jọn 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ndị Farisii nụrụ ka ìgwè mmadụ ahụ na-atamu ihe ndị a banyere ya, ndị isi nchụàjà na ndị Farisii wee zipụ ndị ọrụ nche ka ha gaa jide ya.+ Jọn 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ okwu ndị a malitere ịsị: “Onye a bụ n’ezie Onye Amụma Ahụ.”+
12 Ha wee malite ịchọ otú ha ga-esi jide ya, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu, n’ihi na ha matara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ. Ha wee hapụ ya pụọ.+
32 Ndị Farisii nụrụ ka ìgwè mmadụ ahụ na-atamu ihe ndị a banyere ya, ndị isi nchụàjà na ndị Farisii wee zipụ ndị ọrụ nche ka ha gaa jide ya.+
40 Ya mere, ụfọdụ n’ime ìgwè mmadụ ahụ ndị nụrụ okwu ndị a malitere ịsị: “Onye a bụ n’ezie Onye Amụma Ahụ.”+