Mak 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-enwe ememme ngabiga+ na ememme+ achịcha na-ekoghị eko n’ụbọchị abụọ na-abịa abịa.+ Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa otú ha ga-esi were ụzọ akọ jide ya ma gbuo ya;+ Luk 19:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+ Luk 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà na-achọ ka ha jide ya n’oge awa ahụ, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu; n’ihi na ha ghọtara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+
14 A ga-enwe ememme ngabiga+ na ememme+ achịcha na-ekoghị eko n’ụbọchị abụọ na-abịa abịa.+ Ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na-achọkwa otú ha ga-esi were ụzọ akọ jide ya ma gbuo ya;+
47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+
19 Ndị odeakwụkwọ na ndị isi nchụàjà na-achọ ka ha jide ya n’oge awa ahụ, ma ha tụrụ ìgwè mmadụ ahụ egwu; n’ihi na ha ghọtara na o bu ha n’obi mee ihe atụ ahụ.+