2 Samuel 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee na-adịwanye ukwuu,+ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha+ nọnyekwaara ya.+ 2 Samuel 22:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ezi Chineke bụ ebe m e wusiri ike,+Ọ ga-emekwa ka ụzọ m zuo okè,+ Abụ Ọma 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+ Abụ Ọma 125:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ndị Hibru 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+
5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+
125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+