Abụ Ọma 18:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ị ga-eke m ike n’úkwù maka ibu agha;Ị ga-eme ka ndị na-ebili imegide m daa n’okpuru m.+ Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+