2 Samuel 22:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ị ga-eke m ike n’úkwù maka ibu agha;+Ị ga-eme ka ndị na-ebili imegide m daa n’okpuru m.+ Abụ Ọma 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+ Abụ Ọma 144:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+
5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+
2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+