2 Samuel 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+ Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Abụ Ọma 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+
3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+
17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+