Abụ Ọma 54:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Chineke bụ onye na-enyere m aka;+Jehova nọnyeere ndị na-akwado mkpụrụ obi m. Aịzaya 50:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ Ọ bụ ya mere na ihere agaghị eme m. Ọ bụ ya mere m ji mee ka ihu m sie ike dị ka nkume siri ike, amakwa m na ihere agaghị eme m.+ Ndị Hibru 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka anyị nwee obi ike+ wee sị: “Jehova bụ onye na-enyere m aka; agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?”+
7 Ma Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-enyere m aka.+ Ọ bụ ya mere na ihere agaghị eme m. Ọ bụ ya mere m ji mee ka ihu m sie ike dị ka nkume siri ike, amakwa m na ihere agaghị eme m.+
6 Ka anyị nwee obi ike+ wee sị: “Jehova bụ onye na-enyere m aka; agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?”+