Abụ Ọma 70:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Chineke, biko, mee ihe ngwa ngwa n’ihi m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Jehova, biko, egbula oge.+
5 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Chineke, biko, mee ihe ngwa ngwa n’ihi m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Jehova, biko, egbula oge.+