Abụ Ọma 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+ Abụ Ọma 69:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma anọ m n’ahụhụ, ahụ́ dum na-egbukwa m mgbu.+Chineke, biko, ka nzọpụta gị chebe m.+ Abụ Ọma 109:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye,+A mawaala m obi.+
17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+