2 Ndị Eze 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ ozugbo.+ Gehezaị wee bịa ka ọ kwapụ ya,+ ma onye nke ezi Chineke+ sịrị: “Hapụ ya,+ n’ihi na ihe na-ewute ya ná mkpụrụ obi;+ Jehova ezochiwokwara+ m ya wee ghara ịgwa m.” Abụ Ọma 102:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi m akpọnwụwo dị ka ahịhịa anwụ chagburu,+N’ihi na echefuwo m iri nri m.+
27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ ozugbo.+ Gehezaị wee bịa ka ọ kwapụ ya,+ ma onye nke ezi Chineke+ sịrị: “Hapụ ya,+ n’ihi na ihe na-ewute ya ná mkpụrụ obi;+ Jehova ezochiwokwara+ m ya wee ghara ịgwa m.”