Abụ Ọma 102:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụbọchị m dị ka onyinyo mgbede,+Mụ onwe m akpọnwụwokwa dị ka ahịhịa efu.+ Abụ Ọma 143:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ike na-agwụkwa mmụọ m+ n’ime m;Obi m adawo mbà n’ime m+. Aịzaya 40:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+
7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+