Aịzaya 40:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ahịhịa ndụ na-akpọnwụ akpọnwụ,Okooko ya na-achanwụkwa achanwụ,+N’ihi na Jehova na-ekusa ya ume.+ N’eziokwu, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.
7 Ahịhịa ndụ na-akpọnwụ akpọnwụ,Okooko ya na-achanwụkwa achanwụ,+N’ihi na Jehova na-ekusa ya ume.+ N’eziokwu, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.