Aịzaya 40:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+
7 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo,+ n’ihi na Jehova ekusawo ya ume.+ N’ezie, ndị mmadụ bụ ahịhịa ndụ.+