Jems 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+
11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+
24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+