Job 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ pụtawo dị ka okooko osisi, e wee bipụ ya,+Ọ na-agafekwa ọsọ ọsọ dị ka onyinyo,+ ọ naghịkwa adịgide. Abụ Ọma 39:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila. Abụ Ọma 109:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Aghaghị m ịpụ n’anya dị ka onyinyo mgbede;+E fechapụwo m dị ka igurube. Abụ Ọma 144:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ yiri ume efu e kupụrụ ekupụ;+Ụbọchị ya dị ka onyinyo nke na-agafe agafe.+ Jems 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+
2 Ọ pụtawo dị ka okooko osisi, e wee bipụ ya,+Ọ na-agafekwa ọsọ ọsọ dị ka onyinyo,+ ọ naghịkwa adịgide.
5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila.
14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+