Abụ Ọma 62:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ mmadụ bụ n’ezie ume e kupụrụ ekupụ,+Ụmụ mmadụ bụ ebe mgbaba a na-apụghị ịtụkwasị obi.+Ọ bụrụ na a tụọ ha atụ̀, ha niile dị fere fere karịa ume e kupụrụ ekupụ.+ Abụ Ọma 144:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ yiri ume efu e kupụrụ ekupụ;+Ụbọchị ya dị ka onyinyo nke na-agafe agafe.+
9 Ụmụ mmadụ bụ n’ezie ume e kupụrụ ekupụ,+Ụmụ mmadụ bụ ebe mgbaba a na-apụghị ịtụkwasị obi.+Ọ bụrụ na a tụọ ha atụ̀, ha niile dị fere fere karịa ume e kupụrụ ekupụ.+