31 E wee kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-agba izu ọjọọ.”+ Devid wee sị:+ “Biko, Jehova,+ mee ka ndụmọdụ Ahitofel ghọọ ihe nzuzu!”+
4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+