1 Ndị Eze 18:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala,+ wee sị: “Ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke! Ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke!” Jọn 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Onye nabatara àmà ya akanyewo akara ya na nke a na Chineke bụ onye eziokwu.+ Jọn 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu banyere unu nakwa ihe m ga-ekpebi ikpe na ha. N’ezie, onye zitere m bụ onye eziokwu, ihe m nụrụ n’ọnụ ya ka m na-ekwu n’ụwa.”+
39 Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ya, ha gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala,+ wee sị: “Ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke! Ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke!”
26 Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu banyere unu nakwa ihe m ga-ekpebi ikpe na ha. N’ezie, onye zitere m bụ onye eziokwu, ihe m nụrụ n’ọnụ ya ka m na-ekwu n’ụwa.”+