2 Ihe E Mere 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Jems 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Wedanụ onwe unu ala n’anya Jehova,+ ọ ga-ebulikwa unu elu.+
3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+