Abụ Ọma 116:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ụjọ tụwara m, mụ onwe m sịrị:+“Mmadụ niile bụ ndị ụgha.”+ Jeremaya 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+ Jeremaya 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+
9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+
5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+