Abụ Ọma 31:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma mụ onwe m, mgbe ụjọ tụwara m,+ asịrị m:“A ga-ekpochapụ m n’ihu gị.”+Ị nụwo olu arịrịọ m mgbe m tikuru gị maka enyemaka.+
22 Ma mụ onwe m, mgbe ụjọ tụwara m,+ asịrị m:“A ga-ekpochapụ m n’ihu gị.”+Ị nụwo olu arịrịọ m mgbe m tikuru gị maka enyemaka.+