Abụ Ọma 88:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Iwe gị dị ọkụ agafewo m n’elu isi; +Oké ụjọ nke si n’ebe ị nọ emewo ka m dere duu.+ Abụ Ákwá 3:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Mmiri asọfewo m n’isi.+ Asịwo m: “A ga-ebipụrịrị m!”+ Jona 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mụ onwe m sịrị, ‘A chụpụwo m n’ihu gị!+Olee otú m ga-esi ahụ ụlọ nsọ gị ọzọ?’+