Abụ Ọma 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu;+Oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nọkwa na-emenye m ụjọ.+ Abụ Ọma 69:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Emikpuwo m n’ime apịtị miri emi, n’ebe ala m ga-azọkwasị ụkwụ na-adịghị.+Abawo m n’ime ogbu mmiri,Mmiri na-asọ asọ eburuwo m.+ Abụ Ọma 88:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha agbawo m gburugburu ogologo ụbọchị dum dị ka mmiri;+Ha niile agbawo m gburugburu n’otu mgbe ahụ. Abụ Ọma 124:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmiri gaara eburu anyị,+Iyi gaara asọfe n’elu mkpụrụ obi anyị.+
2 Emikpuwo m n’ime apịtị miri emi, n’ebe ala m ga-azọkwasị ụkwụ na-adịghị.+Abawo m n’ime ogbu mmiri,Mmiri na-asọ asọ eburuwo m.+
17 Ha agbawo m gburugburu ogologo ụbọchị dum dị ka mmiri;+Ha niile agbawo m gburugburu n’otu mgbe ahụ.