Abụ Ọma 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+ Abụ Ọma 88:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị tụbawo m n’olulu miri emi nke ukwuu,N’ebe gbara ọchịchịrị, n’ime nnukwu abis.+ Jeremaya 38:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee kpọrọ Jeremaya tụba ya n’olulu Malkaịja+ nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha wee were ụdọ seda Jeremaya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ, kama ọ bụ apịtị dị ya; Jeremaya wee mikpuo n’apịtị ahụ.+
2 O wee dọpụta m n’olulu nke mmiri dị n’ime ya na-eme mkpọtụ,+Nakwa n’apịtị nke ala ụrọ.+O wee mee ka m guzoro na nkume dị elu;+O mere ka ụkwụ m guzosie ike.+
6 Ha wee kpọrọ Jeremaya tụba ya n’olulu Malkaịja+ nwa eze, nke dị n’Ogige Ndị Nche.+ Ha wee were ụdọ seda Jeremaya n’olulu ahụ. Mmiri adịghị n’olulu ahụ, kama ọ bụ apịtị dị ya; Jeremaya wee mikpuo n’apịtị ahụ.+