Abụ Ọma 69:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Emikpuwo m n’ime apịtị miri emi, n’ebe ala m ga-azọkwasị ụkwụ na-adịghị.+Abawo m n’ime ogbu mmiri,Mmiri na-asọ asọ eburuwo m.+
2 Emikpuwo m n’ime apịtị miri emi, n’ebe ala m ga-azọkwasị ụkwụ na-adịghị.+Abawo m n’ime ogbu mmiri,Mmiri na-asọ asọ eburuwo m.+