Abụ Ọma 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke na-eguzosi ike n’ihe ga-eji kpekuo gị ekpere+N’oge a ka pụrụ ịchọta gị.+Ma idei mmiri agaghị emetụ ya.+ Jona 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ị tụbara m n’ala ala mmiri, n’etiti ogbu oké osimiri,+Oké osimiri wee kpuchie m.Oké mmali mmiri na ebili mmiri gị niile—n’elu m ka ha gafere.+
6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke na-eguzosi ike n’ihe ga-eji kpekuo gị ekpere+N’oge a ka pụrụ ịchọta gị.+Ma idei mmiri agaghị emetụ ya.+
3 Mgbe ị tụbara m n’ala ala mmiri, n’etiti ogbu oké osimiri,+Oké osimiri wee kpuchie m.Oké mmali mmiri na ebili mmiri gị niile—n’elu m ka ha gafere.+