Abụ Ọma 69:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ bụ gị, Jehova, ka m kpekuru ekpere, +N’oge ị pụrụ ịnụrụ ya, Chineke.+Za m n’ihi obiọma* gị dị ukwuu, wee gosi na ị bụ onye nzọpụta n’eziokwu.+ Aịzaya 55:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chọọnụ Jehova ugbu a a pụrụ ịchọta ya.+ Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+
13 Ma ọ bụ gị, Jehova, ka m kpekuru ekpere, +N’oge ị pụrụ ịnụrụ ya, Chineke.+Za m n’ihi obiọma* gị dị ukwuu, wee gosi na ị bụ onye nzọpụta n’eziokwu.+