Diuterọnọmi 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na olee mba ukwu+ nke nwere chi ndị nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe niile anyị na-akpọku ya?+ Abụ Ọma 145:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+Bụ́ ndị niile na-akpọku ya n’eziokwu.+ Jems 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+
7 N’ihi na olee mba ukwu+ nke nwere chi ndị nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe niile anyị na-akpọku ya?+
8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+