Ọpụpụ 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-arụkwara m ebe nsọ, n’ihi na m ga-ebi n’etiti ha.+ Levitikọs 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ejegharịkwa n’etiti unu wee bụrụ Chineke unu,+ unu onwe unu ga-abụkwa ndị m.+ Diuterọnọmi 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na, ònye n’etiti anụ ahụ́ niile nụtụrụla olu Chineke nke dị ndụ+ ka o si n’etiti ọkụ na-ekwu okwu dị ka anyị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ? Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Abụ Ọma 145:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+Bụ́ ndị niile na-akpọku ya n’eziokwu.+
26 N’ihi na, ònye n’etiti anụ ahụ́ niile nụtụrụla olu Chineke nke dị ndụ+ ka o si n’etiti ọkụ na-ekwu okwu dị ka anyị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ?