Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị.+ Ọ dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:1 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 157 Ụlọ Nche,3/15/2008, p. 13