Abụ Ọma 124:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmiri gaara eburu anyị,+Iyi gaara asọfe n’elu mkpụrụ obi anyị.+ Mkpughe 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ala bịara nyere nwaanyị ahụ aka,+ ala wee meghee ọnụ ya ma loo osimiri ahụ nke dragọn ahụ gbụpụtara n’ọnụ ya.
16 Ma ala bịara nyere nwaanyị ahụ aka,+ ala wee meghee ọnụ ya ma loo osimiri ahụ nke dragọn ahụ gbụpụtara n’ọnụ ya.