Taịtọs 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nọgide na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru+ ọchịchị na ikike+ dị iche iche ka ha na-erubekwara ha isi dị ka ndị na-achị achị, ka ha dị njikere ịrụ ezi ọrụ ọ bụla,+ Mkpughe 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ+ nke si n’ala na-apụta,+ o nwere mpi abụọ ndị dị ka nke nwa atụrụ, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+
3 Nọgide na-echetara ha ka ha na-edo onwe ha n’okpuru+ ọchịchị na ikike+ dị iche iche ka ha na-erubekwara ha isi dị ka ndị na-achị achị, ka ha dị njikere ịrụ ezi ọrụ ọ bụla,+
11 M wee hụ anụ ọhịa ọzọ+ nke si n’ala na-apụta,+ o nwere mpi abụọ ndị dị ka nke nwa atụrụ, ma ọ malitere ikwu okwu dị ka dragọn.+