Mkpughe 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ala bịara nyere nwaanyị ahụ aka,+ ala wee meghee ọnụ ya ma loo osimiri ahụ nke dragọn ahụ gbụpụtara n’ọnụ ya.
16 Ma ala bịara nyere nwaanyị ahụ aka,+ ala wee meghee ọnụ ya ma loo osimiri ahụ nke dragọn ahụ gbụpụtara n’ọnụ ya.