Jeremaya 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị: Jeremaya 37:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Zedekaya wee nye iwu, ha wee tụba Jeremaya n’ụlọ mkpọrọ dị n’Ogige Ndị Nche;+ a na-esi n’okporo ámá nke ndị na-eme achịcha ewetara ya otu ogbe achịcha kwa ụbọchị,+ ruo mgbe achịcha gwụrụ n’obodo.+ Jeremaya wee nọgide n’Ogige Ndị Nche.+ Jeremaya 38:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jeremaya wee biri n’Ogige Ndị Nche+ ruo ụbọchị e weghaara Jeruselem.+ O mezuru kpọmkwem mgbe e weghaara Jeruselem.+
33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị:
21 Eze Zedekaya wee nye iwu, ha wee tụba Jeremaya n’ụlọ mkpọrọ dị n’Ogige Ndị Nche;+ a na-esi n’okporo ámá nke ndị na-eme achịcha ewetara ya otu ogbe achịcha kwa ụbọchị,+ ruo mgbe achịcha gwụrụ n’obodo.+ Jeremaya wee nọgide n’Ogige Ndị Nche.+
28 Jeremaya wee biri n’Ogige Ndị Nche+ ruo ụbọchị e weghaara Jeruselem.+ O mezuru kpọmkwem mgbe e weghaara Jeruselem.+