Nehemaya 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye na-eso ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Nkuku Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye na-eso ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+ Jeremaya 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda; Jeremaya 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị: Jeremaya 38:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ikpeazụ, ha ji ụdọ ahụ dọpụta Jeremaya n’olulu ahụ. Jeremaya wee biri n’Ogige Ndị Nche.+ Jeremaya 38:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Jeremaya wee biri n’Ogige Ndị Nche+ ruo ụbọchị e weghaara Jeruselem.+ O mezuru kpọmkwem mgbe e weghaara Jeruselem.+
25 Onye na-eso ya bụ Pelal nwa Yuzaị. Ọ rụrụ ọrụ n’ihu Nkuku Mgbidi na ụlọ elu nke sepụtara isi n’Ụlọ Eze,+ nke dị ná mgbago n’Ogige Ndị Nche.+ Onye na-eso ya bụ Pedaya nwa Perọsh.+
2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda;
33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị:
28 Jeremaya wee biri n’Ogige Ndị Nche+ ruo ụbọchị e weghaara Jeruselem.+ O mezuru kpọmkwem mgbe e weghaara Jeruselem.+