Jeremaya 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda; Jeremaya 33:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị:
2 N’oge ahụ, ndị agha eze Babịlọn nọchibidoro Jeruselem;+ e jikwa Jeremaya onye amụma eji n’Ogige Ndị Nche+ nke dị n’ụlọ eze Juda;
33 Okwu Jehova wee ruo Jeremaya ntị nke ugboro abụọ, mgbe ọ ka nọ n’ebe a kpọchiri ya n’Ogige Ndị Nche,+ sị: