Diuterọnọmi 28:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu. 2 Ndị Eze 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+ Jeremaya 38:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Onyenwe m eze, ọ bụ ihe ọjọọ ka ndị a mere n’ihe niile ha mere Jeremaya onye amụma, bụ́ onye ha tụbara n’olulu, ka ụnwụ+ wee gbuo ya n’ebe ahụ ọ nọ.+ N’ihi na nri adịkwaghị n’obodo a.”
53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.
3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
9 “Onyenwe m eze, ọ bụ ihe ọjọọ ka ndị a mere n’ihe niile ha mere Jeremaya onye amụma, bụ́ onye ha tụbara n’olulu, ka ụnwụ+ wee gbuo ya n’ebe ahụ ọ nọ.+ N’ihi na nri adịkwaghị n’obodo a.”