Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 37:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Eze Zedekaya wee nye iwu, ha wee tụba Jeremaya n’ụlọ mkpọrọ dị n’Ogige Ndị Nche;+ a na-esi n’okporo ámá nke ndị na-eme achịcha ewetara ya otu ogbe achịcha kwa ụbọchị,+ ruo mgbe achịcha gwụrụ n’obodo.+ Jeremaya wee nọgide n’Ogige Ndị Nche.+

  • Jeremaya 38:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Onye ọ bụla nke nọgidere n’obodo a, mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe+ ga-egbu ya. Ma onye ọ bụla nke gakwuuru ndị Kaldia ga-anọ ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata, ọ ga-adịkwa ndụ.’+

  • Abụ Ákwá 4:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Ire nwa na-aṅụ ara araparawo n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị ịkpọ nkụ.+

      Ụmụntakịrị arịọwo ka e nye ha nri.+ Ma ọ dịghị onye na-enye ha.+

  • Ezikiel 5:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Otu ụzọ n’ụzọ atọ n’ime gị, ọrịa na-efe efe ga-egbu ha,+ ụnwụ ga-ala ha n’iyi n’ime gị.+ Otu ụzọ n’ụzọ atọ ọzọ, a ga-eji mma agha gbuo ha gburugburu gị. Otu ụzọ n’ụzọ atọ fọziri ka m ga-achụsasị ebe niile,+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+

  • Ezikiel 7:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Mma agha dị n’èzí,+ e nwere ọrịa na-efe efe na ụnwụ n’ime ụlọ.+ A ga-eji mma agha gbuo onye ọ bụla nọ n’ubi, ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-eripịakwa ndị nọ n’ime obodo.+

  • Ezikiel 14:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 “N’ihi na nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Otú ahụkwa ka ọ ga-adị mgbe m ga-eweta ihe anọ dị oké egwu m ga-eji kpee ikpe,+ mma agha na ụnwụ na ajọ anụ ọhịa na ọrịa na-efe efe,+ bụ́ ndị m ga-eme ka ha bịakwasị Jeruselem iji bipụ mmadụ na anụ ụlọ nọ n’ime ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya