Levitikọs 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-emekwa ka mma agha nke na-abọ ọbọ+ maka ọgbụgba ndụ+ m bịakwasị unu; unu ga-agbakọta n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka ọrịa na-efe efe bịa n’etiti unu,+ a ga-enyefekwa unu n’aka ndị iro.+
25 M ga-emekwa ka mma agha nke na-abọ ọbọ+ maka ọgbụgba ndụ+ m bịakwasị unu; unu ga-agbakọta n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka ọrịa na-efe efe bịa n’etiti unu,+ a ga-enyefekwa unu n’aka ndị iro.+