Abụ Ákwá 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị ya niile na-asụ ude; ha na-achọgharị ihe oriri.+Ha ejiriwo ihe ha niile a na-achọsi ike gbanweta ihe ha ga-eri, ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+Jehova, biko, lee, n’ihi na m dịzi ka nwaanyị na-abaghị uru.+ Abụ Ákwá 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha nọ na-ajụ nne ha, sị: “Olee nri na mmanya?”+N’ihi na ha na-ada mbà dị ka ndị e gburu n’ámá obodo,N’ihi na a na-awụpụ mkpụrụ obi ha mgbe ha nọ n’obi nne ha.
11 Ndị ya niile na-asụ ude; ha na-achọgharị ihe oriri.+Ha ejiriwo ihe ha niile a na-achọsi ike gbanweta ihe ha ga-eri, ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+Jehova, biko, lee, n’ihi na m dịzi ka nwaanyị na-abaghị uru.+
12 Ha nọ na-ajụ nne ha, sị: “Olee nri na mmanya?”+N’ihi na ha na-ada mbà dị ka ndị e gburu n’ámá obodo,N’ihi na a na-awụpụ mkpụrụ obi ha mgbe ha nọ n’obi nne ha.