Jenesis 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka m wetatụrụ unu achịcha, ka obi unu nweta ume.+ E mesịa, unu pụrụ ịgawa, n’ihi na ọ bụ ya mere unu ji si n’ụzọ a bịakwute ohu unu.” Ha wee sị: “Ọ dị mma. Ị pụrụ ime nnọọ dị ka i kwuru.” Abụ Solomọn 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nyenụ m achịcha mkpụrụ vaịn+ ka m taa wee nwee ume, nyenụ m mkpụrụ osisi apụl ka m taa; n’ihi na ịhụnanya eriela m obi.+
5 Ka m wetatụrụ unu achịcha, ka obi unu nweta ume.+ E mesịa, unu pụrụ ịgawa, n’ihi na ọ bụ ya mere unu ji si n’ụzọ a bịakwute ohu unu.” Ha wee sị: “Ọ dị mma. Ị pụrụ ime nnọọ dị ka i kwuru.”
5 Nyenụ m achịcha mkpụrụ vaịn+ ka m taa wee nwee ume, nyenụ m mkpụrụ osisi apụl ka m taa; n’ihi na ịhụnanya eriela m obi.+