Jeremaya 38:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Onyenwe m eze, ọ bụ ihe ọjọọ ka ndị a mere n’ihe niile ha mere Jeremaya onye amụma, bụ́ onye ha tụbara n’olulu, ka ụnwụ+ wee gbuo ya n’ebe ahụ ọ nọ.+ N’ihi na nri adịkwaghị n’obodo a.” Jeremaya 52:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ,+ ụnwụ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghị ihe oriri ọ bụla.+ Abụ Ákwá 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha nọ na-ajụ nne ha, sị: “Olee nri na mmanya?”+N’ihi na ha na-ada mbà dị ka ndị e gburu n’ámá obodo,N’ihi na a na-awụpụ mkpụrụ obi ha mgbe ha nọ n’obi nne ha. Abụ Ákwá 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ire nwa na-aṅụ ara araparawo n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị ịkpọ nkụ.+Ụmụntakịrị arịọwo ka e nye ha nri.+ Ma ọ dịghị onye na-enye ha.+
9 “Onyenwe m eze, ọ bụ ihe ọjọọ ka ndị a mere n’ihe niile ha mere Jeremaya onye amụma, bụ́ onye ha tụbara n’olulu, ka ụnwụ+ wee gbuo ya n’ebe ahụ ọ nọ.+ N’ihi na nri adịkwaghị n’obodo a.”
6 N’ọnwa nke anọ, n’abalị itoolu n’ọnwa ahụ,+ ụnwụ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghị ihe oriri ọ bụla.+
12 Ha nọ na-ajụ nne ha, sị: “Olee nri na mmanya?”+N’ihi na ha na-ada mbà dị ka ndị e gburu n’ámá obodo,N’ihi na a na-awụpụ mkpụrụ obi ha mgbe ha nọ n’obi nne ha.
4 Ire nwa na-aṅụ ara araparawo n’okpo ọnụ ya n’ihi akpịrị ịkpọ nkụ.+Ụmụntakịrị arịọwo ka e nye ha nri.+ Ma ọ dịghị onye na-enye ha.+